Aịzaya 61:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi na mụnwa, bụ́ Jehova, hụrụ ikpe ziri ezi n’anya.+ M kpọrọ izu ohi na ajọ omume asị.+ M ga na-akwụ ndị m ụgwọ ọrụ ha. Mụ na ha ga-agbakwa ndụ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 61:8 Ụlọ Nche,1/15/2007, p. 11 Amụma Aịsaịa II, p. 330-332
8 N’ihi na mụnwa, bụ́ Jehova, hụrụ ikpe ziri ezi n’anya.+ M kpọrọ izu ohi na ajọ omume asị.+ M ga na-akwụ ndị m ụgwọ ọrụ ha. Mụ na ha ga-agbakwa ndụ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+