Aịzaya 61:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na mụ onwe m, Jehova, hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+ kpọọkwa ịpụnara mmadụ ihe na ajọ omume asị.+ M ga-enye ha ụgwọ ọrụ ha n’ụzọ ziri ezi,+ mụ na ha ga-agbakwa ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 61:8 Ụlọ Nche,1/15/2007, p. 11 Amụma Aịsaịa II, p. 330-332
8 N’ihi na mụ onwe m, Jehova, hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+ kpọọkwa ịpụnara mmadụ ihe na ajọ omume asị.+ M ga-enye ha ụgwọ ọrụ ha n’ụzọ ziri ezi,+ mụ na ha ga-agbakwa ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi.+