Job 31:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Gịnịzi ka m ga-eme mgbe Chineke biliri ọtọ?Mgbe ọ ga-achọ ka m zaa ajụjụ, gịnị ka m ga-aza ya?+ Ọrụ Ndịozi 17:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na o wepụtawo otu ụbọchị nke o zubere ikpe+ elu ụwa mmadụ bi ikpe n’ezi omume site n’aka otu nwoke onye ọ họpụtara, o nyewokwa mmadụ niile ihe ga-emesi ha obi ike, ebe ọ bụ na o mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie.”+ Ndị Rom 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Nke a ga-abụ n’ụbọchị ahụ mgbe Chineke ga-esi n’aka Kraịst Jizọs kpee+ ihe nzuzo+ nke ụmụ mmadụ ikpe,+ dị ka ozi ọma ahụ m na-ezisa si dị.+ Ndị Rom 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, onye ọ bụla n’ime anyị ga-aza Chineke ajụjụ maka onwe ya.+
31 N’ihi na o wepụtawo otu ụbọchị nke o zubere ikpe+ elu ụwa mmadụ bi ikpe n’ezi omume site n’aka otu nwoke onye ọ họpụtara, o nyewokwa mmadụ niile ihe ga-emesi ha obi ike, ebe ọ bụ na o mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie.”+
16 Nke a ga-abụ n’ụbọchị ahụ mgbe Chineke ga-esi n’aka Kraịst Jizọs kpee+ ihe nzuzo+ nke ụmụ mmadụ ikpe,+ dị ka ozi ọma ahụ m na-ezisa si dị.+