Abụ Ọma 82:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Bụrụnụ ndị ikpe nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na nwa na-enweghị nna.+Kpeerenụ onye nọ n’ahụhụ na ogbenye ikpe ziri ezi.+ Ilu 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na Jehova ga-ekpechitere ha ọnụ ha,+ ọ ga-anapụkwa ndị na-apụnara ha ihe mkpụrụ obi ha.+ Aịzaya 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Gịnị ka unu ga-eme n’ụbọchị a ga-elebara unu anya+ nakwa mgbe mbibi ga-esi n’ebe dị anya bịa?+ Ònye ka unu ga-agbakwuru maka enyemaka,+ ebeekwa ka unu ga-ahapụ ebube unu,+
3 Bụrụnụ ndị ikpe nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na nwa na-enweghị nna.+Kpeerenụ onye nọ n’ahụhụ na ogbenye ikpe ziri ezi.+
3 Gịnị ka unu ga-eme n’ụbọchị a ga-elebara unu anya+ nakwa mgbe mbibi ga-esi n’ebe dị anya bịa?+ Ònye ka unu ga-agbakwuru maka enyemaka,+ ebeekwa ka unu ga-ahapụ ebube unu,+