Diuterọnọmi 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Agbagọla ikpe nke onye mbịarambịa+ ma ọ bụ nke nwa na-enweghị nna,+ achịrịla uwe nwaanyị di ya nwụrụ dị ka ihe ibé.+ Zekaraya 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 unu erigbula nwaanyị di ya nwụrụ+ ma ọ bụ nwa na-enweghị nna,+ onye mbịarambịa+ ma ọ bụ onye nọ n’ahụhụ,+ unu akpakwala nkata n’obi unu ime ibe unu ihe ọjọọ.’+
17 “Agbagọla ikpe nke onye mbịarambịa+ ma ọ bụ nke nwa na-enweghị nna,+ achịrịla uwe nwaanyị di ya nwụrụ dị ka ihe ibé.+
10 unu erigbula nwaanyị di ya nwụrụ+ ma ọ bụ nwa na-enweghị nna,+ onye mbịarambịa+ ma ọ bụ onye nọ n’ahụhụ,+ unu akpakwala nkata n’obi unu ime ibe unu ihe ọjọọ.’+