Diuterọnọmi 27:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke gbagọrọ+ ikpe+ nke onye mbịarambịa,+ nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Aịzaya 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mụtanụ ime ihe ọma;+ chọọnụ ikpe ziri ezi;+ gbazienụ onye mmegbu;+ kpeenụ nwa na-enweghị nna ikpe ziri ezi;+ kpechitenụ ọnụ nwaanyị di ya nwụrụ.”+
19 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke gbagọrọ+ ikpe+ nke onye mbịarambịa,+ nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
17 Mụtanụ ime ihe ọma;+ chọọnụ ikpe ziri ezi;+ gbazienụ onye mmegbu;+ kpeenụ nwa na-enweghị nna ikpe ziri ezi;+ kpechitenụ ọnụ nwaanyị di ya nwụrụ.”+