Emọs 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya.+ Meenụ ka e nwee ikpe ziri ezi n’ọnụ ụzọ ámá.+ Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị fọdụrụ n’ụlọ Josef+ amara.’+ Maịka 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Gị mmadụ, ọ gwawo gị ihe dị mma.+ Gịnị ka Jehova na-achọ n’aka gị ma ọ́ bụghị ime ihe n’ikpe ziri ezi+ na ịhụ obiọma+ n’anya nakwa iji obi umeala+ soro Chineke gị na-eje ije?+
15 Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya.+ Meenụ ka e nwee ikpe ziri ezi n’ọnụ ụzọ ámá.+ Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị fọdụrụ n’ụlọ Josef+ amara.’+
8 Gị mmadụ, ọ gwawo gị ihe dị mma.+ Gịnị ka Jehova na-achọ n’aka gị ma ọ́ bụghị ime ihe n’ikpe ziri ezi+ na ịhụ obiọma+ n’anya nakwa iji obi umeala+ soro Chineke gị na-eje ije?+