Ọpụpụ 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Unu emekpala nwaanyị di ya nwụrụ ma ọ bụ nwa na-enweghị nna ahụ́.+ Diuterọnọmi 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Agbagọla ikpe nke onye mbịarambịa+ ma ọ bụ nke nwa na-enweghị nna,+ achịrịla uwe nwaanyị di ya nwụrụ dị ka ihe ibé.+ Ilu 23:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ewelala ókè ala a kpara kemgbe ogologo oge azụ,+ abanyekwala n’ubi ụmụ na-enweghị nna.+ Jems 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụdị ofufe nke dị ọcha,+ nke a na-emerụghịkwa emerụ+ n’ụzọ Chineke bụ́ Nna anyị si ele ihe anya bụ: ilekọta ụmụ mgbei+ na ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ+ ná mkpagbu ha,+ na mmadụ idebe onwe ya ka ọ ghara inwe ntụpọ+ site n’ụwa.+
17 “Agbagọla ikpe nke onye mbịarambịa+ ma ọ bụ nke nwa na-enweghị nna,+ achịrịla uwe nwaanyị di ya nwụrụ dị ka ihe ibé.+
27 Ụdị ofufe nke dị ọcha,+ nke a na-emerụghịkwa emerụ+ n’ụzọ Chineke bụ́ Nna anyị si ele ihe anya bụ: ilekọta ụmụ mgbei+ na ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ+ ná mkpagbu ha,+ na mmadụ idebe onwe ya ka ọ ghara inwe ntụpọ+ site n’ụwa.+