Job 29:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ngọzi+ nke onye na-aga ịla n’iyi—n’isi m ka ọ na-adị,M na-emekwa ka obi nwaanyị di ya nwụrụ ṅụrịa.+ Aịzaya 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mụtanụ ime ihe ọma;+ chọọnụ ikpe ziri ezi;+ gbazienụ onye mmegbu;+ kpeenụ nwa na-enweghị nna ikpe ziri ezi;+ kpechitenụ ọnụ nwaanyị di ya nwụrụ.”+ 1 Timoti 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Na-asọpụrụ ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ ndị bụ́ n’ezie ndị di ha nwụrụ.+
13 Ngọzi+ nke onye na-aga ịla n’iyi—n’isi m ka ọ na-adị,M na-emekwa ka obi nwaanyị di ya nwụrụ ṅụrịa.+
17 Mụtanụ ime ihe ọma;+ chọọnụ ikpe ziri ezi;+ gbazienụ onye mmegbu;+ kpeenụ nwa na-enweghị nna ikpe ziri ezi;+ kpechitenụ ọnụ nwaanyị di ya nwụrụ.”+