Abụ Ọma 72:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka o kpechitere ndị nọ n’ahụhụ n’etiti ndị gị ọnụ ha,+Ka ọ zọpụta ụmụ onye ogbenye,Ka o gwepịakwa onye nrigbu. Ilu 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Apụnarala onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe n’ihi na ọ bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ echikwala onye nọ n’ahụhụ n’ọnụ ụzọ ámá ọnụ n’ala.+
4 Ka o kpechitere ndị nọ n’ahụhụ n’etiti ndị gị ọnụ ha,+Ka ọ zọpụta ụmụ onye ogbenye,Ka o gwepịakwa onye nrigbu.
22 Apụnarala onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe n’ihi na ọ bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ echikwala onye nọ n’ahụhụ n’ọnụ ụzọ ámá ọnụ n’ala.+