Abụ Ọma 49:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na ọ pụghị iwere ihe ọ bụla ma ọlị mgbe ọ nwụrụ;+Ebube ya agaghị eso ya gbadaa.+