Diuterọnọmi 28:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 “Jehova ga-eme ka mba nke nọ n’ebe dị anya,+ nke si n’ebe ụwa sọtụrụ, buso gị agha, dị nnọọ ka ugo si efekwasị n’ihe ọ ga-eburu,+ ya bụ, mba nke ị na-agaghị aghọta asụsụ ya,+ Aịzaya 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O gwunyeworo mba ukwu nke dị n’ebe dị anya+ ihe mgbaàmà, ọ fụwokwara mba nke nọ na nsọtụ ụwa+ mkpọrọhịhị; ma, lee! ọ ga-eji ọsọ bata ngwa ngwa.+
49 “Jehova ga-eme ka mba nke nọ n’ebe dị anya,+ nke si n’ebe ụwa sọtụrụ, buso gị agha, dị nnọọ ka ugo si efekwasị n’ihe ọ ga-eburu,+ ya bụ, mba nke ị na-agaghị aghọta asụsụ ya,+
26 O gwunyeworo mba ukwu nke dị n’ebe dị anya+ ihe mgbaàmà, ọ fụwokwara mba nke nọ na nsọtụ ụwa+ mkpọrọhịhị; ma, lee! ọ ga-eji ọsọ bata ngwa ngwa.+