Jeremaya 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Lee! Ọ ga-abịa dị ka mmiri rujuru n’ígwé, ụgbọ ịnyịnya ya dịkwa ka oké ifufe mmiri.+ Ịnyịnya ya na-efe ọsọ karịa ugo.+ Anyị efuola, n’ihi na e bukọrọwo ihe anyị! Abụ Ákwá 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị na-achụ anyị na-efe ọsọ karịa ugo nke eluigwe.+Ha achụwo anyị ajọ ọsọ n’elu ugwu.+ Ha echechiela anyị n’ala ịkpa.+ Hosia 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Tinye opi n’ọnụ gị!+ E nwere onye na-abịa dị ka ugo+ imegide ụlọ Jehova, n’ihi na ha emebiwo ọgbụgba ndụ m,+ ọ bụkwa iwu m ka ha mebiri.+
13 Lee! Ọ ga-abịa dị ka mmiri rujuru n’ígwé, ụgbọ ịnyịnya ya dịkwa ka oké ifufe mmiri.+ Ịnyịnya ya na-efe ọsọ karịa ugo.+ Anyị efuola, n’ihi na e bukọrọwo ihe anyị!
19 Ndị na-achụ anyị na-efe ọsọ karịa ugo nke eluigwe.+Ha achụwo anyị ajọ ọsọ n’elu ugwu.+ Ha echechiela anyị n’ala ịkpa.+
8 “Tinye opi n’ọnụ gị!+ E nwere onye na-abịa dị ka ugo+ imegide ụlọ Jehova, n’ihi na ha emebiwo ọgbụgba ndụ m,+ ọ bụkwa iwu m ka ha mebiri.+