Abụ Ọma 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+ Abụ Ọma 90:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I debewokwa njehie anyị kpọmkwem n’ihu gị,+Debekwa mmehie ndị anyị mere na nzuzo* n’ihu gị nke na-egbuke egbuke.+ Ilu 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Shiol na ebe mbibi+ dị n’ihu Jehova,+ ma ya fọdụzie obi ụmụ mmadụ!+
9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+
8 I debewokwa njehie anyị kpọmkwem n’ihu gị,+Debekwa mmehie ndị anyị mere na nzuzo* n’ihu gị nke na-egbuke egbuke.+