Abụ Ọma 37:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ dị mgbe m bụ nwata, emewokwa m agadi,+Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume kpamkpam,+Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.+ Ilu 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ọ bụ ndị ziri ezi ga-ebi n’ụwa,+ ọ bụkwa ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta ka a ga-ahapụ n’ime ya.+
25 Ọ dị mgbe m bụ nwata, emewokwa m agadi,+Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume kpamkpam,+Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.+
21 N’ihi na ọ bụ ndị ziri ezi ga-ebi n’ụwa,+ ọ bụkwa ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta ka a ga-ahapụ n’ime ya.+