2 Ihe E Mere 6:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 mgbe ahụ, gị onwe gị nọrọ n’eluigwe, bụ́ ebe obibi gị,+ nụrụ, gbagharakwa+ wee kwụọ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya niile si dị,+ n’ihi na ị maara obi ya+ (n’ihi na ọ bụ naanị gị maara obi ụmụ mmadụ nke ọma);+ Abụ Ọma 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+ Abụ Ọma 44:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Chineke ọ́ gaghị achọpụta?+N’ihi na ọ maara ihe nzuzo niile nke obi.+ Jeremaya 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m bụ́ Jehova na-enyocha obi,+ na-enyocha akụrụ,+ ọbụna ịkwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya si dị,+ dị ka ihe o metara si dị.+ Ọrụ Ndịozi 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha kpekwara ekpere, sị: “Gị, Jehova, onye maara obi mmadụ niile,+ biko, gosi anyị onye ị họọrọ n’ime ndị ikom abụọ a, Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
30 mgbe ahụ, gị onwe gị nọrọ n’eluigwe, bụ́ ebe obibi gị,+ nụrụ, gbagharakwa+ wee kwụọ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya niile si dị,+ n’ihi na ị maara obi ya+ (n’ihi na ọ bụ naanị gị maara obi ụmụ mmadụ nke ọma);+
9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+
10 Mụ onwe m bụ́ Jehova na-enyocha obi,+ na-enyocha akụrụ,+ ọbụna ịkwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya si dị,+ dị ka ihe o metara si dị.+
24 Ha kpekwara ekpere, sị: “Gị, Jehova, onye maara obi mmadụ niile,+ biko, gosi anyị onye ị họọrọ n’ime ndị ikom abụọ a,
13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+