Abụ Ọma 139:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 139 Jehova, i nyochawo m, ị makwaara m.+ Jeremaya 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m bụ́ Jehova na-enyocha obi,+ na-enyocha akụrụ,+ ọbụna ịkwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya si dị,+ dị ka ihe o metara si dị.+
10 Mụ onwe m bụ́ Jehova na-enyocha obi,+ na-enyocha akụrụ,+ ọbụna ịkwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya si dị,+ dị ka ihe o metara si dị.+