Abụ Ọma 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+
9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+