Levitikọs 26:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma ndị fọdụrụ n’etiti unu ga-erekasị+ n’ala ndị iro unu n’ihi njehie ha. Ee, ọbụna n’ihi njehie nke ndị nna ha,+ ha ga-erekasị dị ka ha rekasịworo. Abụ Ọma 50:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 I mere ihe ndị a, ma m gbachiri nkịtị.+I chere na m ga-adị ka gị.+M ga-abara gị mba,+ m ga-emekwa ka ihe i mere doo gị anya.+ Jeremaya 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na anya m na-ahụ ụzọ ha niile. E zoghị ha ezo n’ihu m, e zopụghịkwa njehie ha n’anya m.+
39 Ma ndị fọdụrụ n’etiti unu ga-erekasị+ n’ala ndị iro unu n’ihi njehie ha. Ee, ọbụna n’ihi njehie nke ndị nna ha,+ ha ga-erekasị dị ka ha rekasịworo.
21 I mere ihe ndị a, ma m gbachiri nkịtị.+I chere na m ga-adị ka gị.+M ga-abara gị mba,+ m ga-emekwa ka ihe i mere doo gị anya.+