Ekliziastis 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ n’ihi emeghị ihe e kpere n’ikpe ngwa ngwa+ banyere ọrụ ọjọo mere obi ji kaa ụmụ mmadụ nke ukwuu ime ihe ọjọọ.+ Ndị Rom 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka ị̀ na-eleda obiọma ya+ na ndidi ya+ na ogologo ntachi obi ya+ dị ukwuu anya, n’ihi na ị maghị na obiọma Chineke na-agbalị iduga gị ná nchegharị?+ 2 Pita 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova adịghị egbu oge n’imezu nkwa ya,+ dị ka ụfọdụ ndị si ewere igbu oge, kama ọ na-enwere unu ndidi n’ihi na ọ chọghị ka e bibie onye ọ bụla, kama ọ chọrọ ka mmadụ niile chegharịa.+
11 Ọ bụ n’ihi emeghị ihe e kpere n’ikpe ngwa ngwa+ banyere ọrụ ọjọo mere obi ji kaa ụmụ mmadụ nke ukwuu ime ihe ọjọọ.+
4 Ka ị̀ na-eleda obiọma ya+ na ndidi ya+ na ogologo ntachi obi ya+ dị ukwuu anya, n’ihi na ị maghị na obiọma Chineke na-agbalị iduga gị ná nchegharị?+
9 Jehova adịghị egbu oge n’imezu nkwa ya,+ dị ka ụfọdụ ndị si ewere igbu oge, kama ọ na-enwere unu ndidi n’ihi na ọ chọghị ka e bibie onye ọ bụla, kama ọ chọrọ ka mmadụ niile chegharịa.+