Aịzaya 30:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ndị nọ na Zayọn+ ga-ebiri na Jeruselem,+ ị gakwaghị akwa ákwá ma ọlị.+ Ọ ghaghị imere gị amara mgbe ọ nụrụ mkpu ákwá gị; ọ ga-aza gị ozugbo ọ nụrụ ya.+ Ndị Rom 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka ị̀ na-eleda obiọma ya+ na ndidi ya+ na ogologo ntachi obi ya+ dị ukwuu anya, n’ihi na ị maghị na obiọma Chineke na-agbalị iduga gị ná nchegharị?+
19 Mgbe ndị nọ na Zayọn+ ga-ebiri na Jeruselem,+ ị gakwaghị akwa ákwá ma ọlị.+ Ọ ghaghị imere gị amara mgbe ọ nụrụ mkpu ákwá gị; ọ ga-aza gị ozugbo ọ nụrụ ya.+
4 Ka ị̀ na-eleda obiọma ya+ na ndidi ya+ na ogologo ntachi obi ya+ dị ukwuu anya, n’ihi na ị maghị na obiọma Chineke na-agbalị iduga gị ná nchegharị?+