62N’ihi Zayọn, m gaghị agba nkịtị,+ n’ihi Jeruselem,+ m gaghị anọ jụụ, ruo mgbe ezi omume ya nwuru dị ka ìhè,+ nzọpụta ya enwuokwa dị ka ọwa nke na-enwu ọkụ.+
17 “Jiri olu dara ụda kwuo ọzọ, sị ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Obodo m dị iche iche ga-ejupụta n’ịdị mma;+ Jehova ga-agbanwekwa obi ya n’ihi Zayọn,+ họrọkwa Jeruselem.”’”+