Ọpụpụ 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Fero hụrụ na ahụ́ eruola ha ala, ọ kpọchiri obi ya;+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+ 1 Samuel 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ na-asịkwa ha:+ “Gịnị mere unu ji na-eme ụdị ihe ndị a?+ N’ihi na ihe m na-anụ n’ọnụ mmadụ niile banyere unu dị njọ.+ Abụ Ọma 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O kwuwo n’obi ya, sị: “A gaghị eme ka m maa jijiji;+Ọdachi agaghị adakwasị m site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.”+ Aịzaya 26:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụrụgodị na e meere onye ajọ omume amara, ọ gaghị amụta ezi omume.+ N’ala nke izi ezi, ọ ga-eme omume na-ezighị ezi,+ ọ gaghịkwa ahụ ịdị ukwuu Jehova.+ Matiu 24:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 “Ma ọ bụrụ na ajọ ohu ahụ ekwuo mgbe ọ bụla n’obi ya, sị,+ ‘Nna m ukwu na-egbu oge,’+
15 Mgbe Fero hụrụ na ahụ́ eruola ha ala, ọ kpọchiri obi ya;+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+
23 Ọ na-asịkwa ha:+ “Gịnị mere unu ji na-eme ụdị ihe ndị a?+ N’ihi na ihe m na-anụ n’ọnụ mmadụ niile banyere unu dị njọ.+
6 O kwuwo n’obi ya, sị: “A gaghị eme ka m maa jijiji;+Ọdachi agaghị adakwasị m site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.”+
10 Ọ bụrụgodị na e meere onye ajọ omume amara, ọ gaghị amụta ezi omume.+ N’ala nke izi ezi, ọ ga-eme omume na-ezighị ezi,+ ọ gaghịkwa ahụ ịdị ukwuu Jehova.+