Ekliziastis 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ n’ihi emeghị ihe e kpere n’ikpe ngwa ngwa+ banyere ọrụ ọjọo mere obi ji kaa ụmụ mmadụ nke ukwuu ime ihe ọjọọ.+ Aịzaya 56:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Bịanụ! Ka m gbata mmanya; ka anyị ṅụbiga mmanya na-egbu egbu ókè.+ Echi ga-adịkwa nnọọ ka taa, ọ ga-abụ oké ụbọchị n’ụzọ ka nnọọ ukwuu.”+ Mkpughe 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ahụ o nyere onwe ya otuto, biekwa ndụ okomoko n’emeghị ihere, mekpaa ya ahụ́, meekwa ka o ruo uju otú ahụ.+ N’ihi na ọ na-asị n’obi ya, ‘Anọ m ọdụ dị ka eze nwaanyị,+ abụghịkwa m nwaanyị di ya nwụrụ,+ ọ dịghịkwa mgbe m ga-ahụ iru uju.’+
11 Ọ bụ n’ihi emeghị ihe e kpere n’ikpe ngwa ngwa+ banyere ọrụ ọjọo mere obi ji kaa ụmụ mmadụ nke ukwuu ime ihe ọjọọ.+
12 “Bịanụ! Ka m gbata mmanya; ka anyị ṅụbiga mmanya na-egbu egbu ókè.+ Echi ga-adịkwa nnọọ ka taa, ọ ga-abụ oké ụbọchị n’ụzọ ka nnọọ ukwuu.”+
7 Otú ahụ o nyere onwe ya otuto, biekwa ndụ okomoko n’emeghị ihere, mekpaa ya ahụ́, meekwa ka o ruo uju otú ahụ.+ N’ihi na ọ na-asị n’obi ya, ‘Anọ m ọdụ dị ka eze nwaanyị,+ abụghịkwa m nwaanyị di ya nwụrụ,+ ọ dịghịkwa mgbe m ga-ahụ iru uju.’+