Mkpughe 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ sịkwara m: “Mmiri ahụ ị hụrụ, bụ́ ebe nwaanyị akwụna ahụ nọ ọdụ, pụtara ndị dị iche iche na ìgwè mmadụ na mba dị iche iche na asụsụ dị iche iche.+
15 Ọ sịkwara m: “Mmiri ahụ ị hụrụ, bụ́ ebe nwaanyị akwụna ahụ nọ ọdụ, pụtara ndị dị iche iche na ìgwè mmadụ na mba dị iche iche na asụsụ dị iche iche.+