Ọpụpụ 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Fero hụrụ na ahụ́ eruola ha ala, ọ kpọchiri obi ya;+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+ Abụ Ọma 106:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ọ napụtara ha ọtụtụ ugboro,+Ma ha onwe ha nupụrụ isi n’ihi isi ike ha,+E wedara ha n’ala n’ihi njehie ha.+ Ilu 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ihi na ọ bụ nnupụisi+ nke ndị na-amaghị ihe ga-egbu ha,+ ọ bụkwa ejighị ihe kpọrọ ihe nke ndị nzuzu ga-ala ha n’iyi.+
15 Mgbe Fero hụrụ na ahụ́ eruola ha ala, ọ kpọchiri obi ya;+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+
43 Ọ napụtara ha ọtụtụ ugboro,+Ma ha onwe ha nupụrụ isi n’ihi isi ike ha,+E wedara ha n’ala n’ihi njehie ha.+
32 N’ihi na ọ bụ nnupụisi+ nke ndị na-amaghị ihe ga-egbu ha,+ ọ bụkwa ejighị ihe kpọrọ ihe nke ndị nzuzu ga-ala ha n’iyi.+