Ndị Ikpe 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, Jehova na-enye ha ndị ikpe,+ ha na-azọpụtakwa ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe ha.+ Ndị Ikpe 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 na ndị Saịdọn+ na Amalek+ na Midian+ ka m zọpụtara unu mgbe ha kpagburu unu,+ unu wee tikuo m? 1 Samuel 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee zipụ Jerọbel+ na Bidan na Jefta+ na Samuel+ wee napụta unu n’aka ndị iro unu gbaa gburugburu, ka unu wee biri n’obi iru ala.+ Nehemaya 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi ya, i nyefere ha n’aka ndị iro ha,+ bụ́ ndị nọ na-enye ha nsogbu;+ ma n’oge ha na-ata ahụhụ, ha na-etiku gị,+ gị onwe gị na-anọ n’eluigwe nụrụ;+ n’ihi ebere gị nke dị ukwuu,+ ị na-enye ha ndị nzọpụta,+ ndị na-azọpụta ha n’aka ndị iro ha.+
11 Jehova wee zipụ Jerọbel+ na Bidan na Jefta+ na Samuel+ wee napụta unu n’aka ndị iro unu gbaa gburugburu, ka unu wee biri n’obi iru ala.+
27 N’ihi ya, i nyefere ha n’aka ndị iro ha,+ bụ́ ndị nọ na-enye ha nsogbu;+ ma n’oge ha na-ata ahụhụ, ha na-etiku gị,+ gị onwe gị na-anọ n’eluigwe nụrụ;+ n’ihi ebere gị nke dị ukwuu,+ ị na-enye ha ndị nzọpụta,+ ndị na-azọpụta ha n’aka ndị iro ha.+