1 Samuel 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee zipụ Jerọbel+ na Bidan na Jefta+ na Samuel+ wee napụta unu n’aka ndị iro unu gbaa gburugburu, ka unu wee biri n’obi iru ala.+ 2 Ndị Eze 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova ekwewo nkwa na ya agaghị ehichapụ aha Izrel n’okpuru eluigwe.+ N’ihi ya, ọ zọpụtara+ ha site n’aka Jeroboam nwa Jehoash.
11 Jehova wee zipụ Jerọbel+ na Bidan na Jefta+ na Samuel+ wee napụta unu n’aka ndị iro unu gbaa gburugburu, ka unu wee biri n’obi iru ala.+
27 Jehova ekwewo nkwa na ya agaghị ehichapụ aha Izrel n’okpuru eluigwe.+ N’ihi ya, ọ zọpụtara+ ha site n’aka Jeroboam nwa Jehoash.