Ndị Ikpe 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụ Izrel wee malite ọzọ ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova ugbu a Ihọd nwụrụ.+ Ndị Ikpe 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee họrọ chi ọhụrụ.+Ọ bụ mgbe ahụ ka agha dara n’ọnụ ụzọ ámá.+A hụghị ọta ma ọ bụ ubeN’etiti puku mmadụ iri anọ n’Izrel.+ Ezikiel 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, m na-edunye gị ka ị gakwuru ụmụ Izrel,+ bụ́ mba na-enupụ isi, ndị nupụụrụ m isi.+ Ha onwe ha na ndị nna nna ha emehiewo m ruo taa.+
8 Ha wee họrọ chi ọhụrụ.+Ọ bụ mgbe ahụ ka agha dara n’ọnụ ụzọ ámá.+A hụghị ọta ma ọ bụ ubeN’etiti puku mmadụ iri anọ n’Izrel.+
3 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, m na-edunye gị ka ị gakwuru ụmụ Izrel,+ bụ́ mba na-enupụ isi, ndị nupụụrụ m isi.+ Ha onwe ha na ndị nna nna ha emehiewo m ruo taa.+