Ndị Ikpe 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụ Izrel wee malite itiku Jehova,+ n’ihi na o nwere narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu ndị nwere mma,+ ya onwe ya kwa ji aka ike megbuo ụmụ Izrel+ ruo afọ iri abụọ. 1 Samuel 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E nweghị onye na-akpụ ụ́zụ́ n’ala Izrel dum, n’ihi na ndị Filistia sịrị: “Ka ndị Hibru ghara ịkpụ mma agha ma ọ bụ ube.”+
3 Ụmụ Izrel wee malite itiku Jehova,+ n’ihi na o nwere narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu ndị nwere mma,+ ya onwe ya kwa ji aka ike megbuo ụmụ Izrel+ ruo afọ iri abụọ.
19 E nweghị onye na-akpụ ụ́zụ́ n’ala Izrel dum, n’ihi na ndị Filistia sịrị: “Ka ndị Hibru ghara ịkpụ mma agha ma ọ bụ ube.”+