Diuterọnọmi 32:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha malitere iji chi ala ọzọ+ kpalie ya ikwo ekworo;+Ha nọkwa na-eji ihe arụ dị iche iche na-akpasu ya iwe.+ Ndị Ikpe 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ ha wee soro chi ọzọ n’etiti chi dị iche iche nke ndị gbara ha gburugburu,+ ha malitekwara ịkpọrọ ha isiala, nke mere na ha kpasuru Jehova iwe.+ Ndị Ikpe 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụ Izrel wee malite ọzọ ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova ugbu a Ihọd nwụrụ.+
16 Ha malitere iji chi ala ọzọ+ kpalie ya ikwo ekworo;+Ha nọkwa na-eji ihe arụ dị iche iche na-akpasu ya iwe.+
12 Ha wee hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ ha wee soro chi ọzọ n’etiti chi dị iche iche nke ndị gbara ha gburugburu,+ ha malitekwara ịkpọrọ ha isiala, nke mere na ha kpasuru Jehova iwe.+