1 Ndị Eze 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Juda wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ nke mere na ha kpaliri+ ya ikwo ekworo karịa otú ndị nna nna ha niile kpaliri ya site ná mmehie niile ha mere.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka “ànyị na-akpali Jehova ikwo ekworo”?+ Ànyị ka ya ike?+
22 Juda wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ nke mere na ha kpaliri+ ya ikwo ekworo karịa otú ndị nna nna ha niile kpaliri ya site ná mmehie niile ha mere.+