Ndị Ikpe 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Izrel wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, ha chefukwara Jehova Chineke+ ha wee fee Bel+ na ogwe osisi dị nsọ.+ 1 Ndị Eze 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn wuuru Kimọsh+ ebe dị elu,+ bụ́ ihe arụ+ nke Moab, n’ugwu+ dị n’ihu+ Jeruselem, wuokwara Molek bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn.
7 Ụmụ Izrel wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, ha chefukwara Jehova Chineke+ ha wee fee Bel+ na ogwe osisi dị nsọ.+
7 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn wuuru Kimọsh+ ebe dị elu,+ bụ́ ihe arụ+ nke Moab, n’ugwu+ dị n’ihu+ Jeruselem, wuokwara Molek bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn.