Ọpụpụ 34:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, unu ga-akụrikwa ogidi nsọ ha, unu ga-egbutusị ogwe osisi ha dị nsọ.+ Diuterọnọmi 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu ga-akwatukwa ebe ịchụàjà+ ha ma kụrisịa ogidi nsọ ha,+ unu ga-akpọkwa ogwe osisi ha dị nsọ ọkụ+ ma kwatusịa ihe oyiyi a pịrị apị+ nke chi ha, unu ga-ekpochapụkwa aha ha n’ebe ahụ.+ Diuterọnọmi 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Akụrụla onwe gị ụdị osisi ọ bụla ka ọ bụrụ ogwe osisi dị nsọ n’akụkụ ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke gị, nke ị ga-ewuru onwe gị.+ 1 Ndị Eze 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ehab wee mee ogwe osisi dị nsọ;+ Ehab wee mekwuo ihe iji kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe+ karịa ndị eze niile nke Izrel bụ́ ndị bu ya ụzọ.
13 Ma unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, unu ga-akụrikwa ogidi nsọ ha, unu ga-egbutusị ogwe osisi ha dị nsọ.+
3 Unu ga-akwatukwa ebe ịchụàjà+ ha ma kụrisịa ogidi nsọ ha,+ unu ga-akpọkwa ogwe osisi ha dị nsọ ọkụ+ ma kwatusịa ihe oyiyi a pịrị apị+ nke chi ha, unu ga-ekpochapụkwa aha ha n’ebe ahụ.+
21 “Akụrụla onwe gị ụdị osisi ọ bụla ka ọ bụrụ ogwe osisi dị nsọ n’akụkụ ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke gị, nke ị ga-ewuru onwe gị.+
33 Ehab wee mee ogwe osisi dị nsọ;+ Ehab wee mekwuo ihe iji kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe+ karịa ndị eze niile nke Izrel bụ́ ndị bu ya ụzọ.