Ọpụpụ 34:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, unu ga-akụrikwa ogidi nsọ ha, unu ga-egbutusị ogwe osisi ha dị nsọ.+ 2 Ndị Eze 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ha wee bupụta ogidi nsọ+ dị n’ụlọ Bel wee kpọọ nke ọ bụla ọkụ.+ 2 Ndị Eze 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 (Ọ bụ naanị na ha ahapụghị mmehie ụlọ Jeroboam, nke o ji mee ka Izrel mehie.+ O jere ije n’ime ya;+ ọbụna ogwe osisi dị nsọ+ guzokwa na Sameria.)
13 Ma unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, unu ga-akụrikwa ogidi nsọ ha, unu ga-egbutusị ogwe osisi ha dị nsọ.+
6 (Ọ bụ naanị na ha ahapụghị mmehie ụlọ Jeroboam, nke o ji mee ka Izrel mehie.+ O jere ije n’ime ya;+ ọbụna ogwe osisi dị nsọ+ guzokwa na Sameria.)