29 Ọ bụ naanị na Jihu ahapụghị mmehie Jeroboam+ nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie,+ ya bụ, ụmụ ehi ọlaedo,+ nke otu n’ime ha dị na Betel, otu adịrị na Dan.+
21 N’ihi na ọ dọkapụrụ Izrel n’ụlọ Devid, ha wee mee Jeroboam+ nwa Nibat eze; Jeroboam wee mee ka Izrel kwụsị iso Jehova, o wee mee ka ha mee mmehie dị ukwuu.+