1 Ndị Eze 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O wee sị Jeroboam: “Chịrị iberibe iri; n’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Lee m na-adọkapụ alaeze n’aka Sọlọmọn, m ga-enyekwa gị ebo iri.+ 1 Ndị Eze 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee ruo na ozugbo Izrel dum nụrụ na Jeroboam alọghachiwo, ngwa ngwa ahụ ha zigara ozi wee kpọọ ya ka ọ bịa nzukọ ha, ha wee mee ya eze Izrel dum.+ Ọ dịghị ebo ọ bụla sooro ụlọ Devid ma e wezụga naanị Juda.+
31 O wee sị Jeroboam: “Chịrị iberibe iri; n’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Lee m na-adọkapụ alaeze n’aka Sọlọmọn, m ga-enyekwa gị ebo iri.+
20 O wee ruo na ozugbo Izrel dum nụrụ na Jeroboam alọghachiwo, ngwa ngwa ahụ ha zigara ozi wee kpọọ ya ka ọ bịa nzukọ ha, ha wee mee ya eze Izrel dum.+ Ọ dịghị ebo ọ bụla sooro ụlọ Devid ma e wezụga naanị Juda.+