-
2 Ihe E Mere 25:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 Amazaya wee kpọkọta ndị Juda wee mee ka ha guzoro dị ka ụlọ ndị nna nna ha si dị,+ n’okpuru ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha+ nakwa n’okpuru ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha+ maka Juda na Benjamin dum; o wee deba aha ha n’akwụkwọ malite ná ndị gbara afọ iri abụọ+ gbagowe, o wee hụ na ha dị narị puku ndị ikom atọ a họrọ ahọ, bụ́ ndị na-aga agha, ndị na-ebu ube+ na ọta ukwu.+
-