2 Ihe E Mere 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O nwekwara obi ike wee wuzie mgbidi dum a kwaturu akwatu+ ma wuo ụlọ nche+ n’elu ya. O wukwara mgbidi ọzọ n’ihu nke ochie,+ rụziekwa Milo*+ nke dị n’Obodo Devid. Ọ rụkwara ọtụtụ ube+ na ọta.+
5 O nwekwara obi ike wee wuzie mgbidi dum a kwaturu akwatu+ ma wuo ụlọ nche+ n’elu ya. O wukwara mgbidi ọzọ n’ihu nke ochie,+ rụziekwa Milo*+ nke dị n’Obodo Devid. Ọ rụkwara ọtụtụ ube+ na ọta.+