2 Ihe E Mere 25:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ Amazaya eze Juda bụ́ nwa Jehoash nwa Jehoahaz ka Jehoash eze Izrel jidere+ na Bet-shimesh. E mesịa, ọ kpụtara ya na Jeruselem+ wee kwatuo mgbidi Jeruselem, malite n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku,+ bụ́ ebe dị narị kubit anọ.
23 Ọ bụ Amazaya eze Juda bụ́ nwa Jehoash nwa Jehoahaz ka Jehoash eze Izrel jidere+ na Bet-shimesh. E mesịa, ọ kpụtara ya na Jeruselem+ wee kwatuo mgbidi Jeruselem, malite n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku,+ bụ́ ebe dị narị kubit anọ.