2 Ndị Eze 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ Amazaya eze Juda bụ́ nwa Jehoash nwa Ehazaya ka Jehoash eze Izrel jidere na Bet-shimesh. E mesịa, ha bịara na Jeruselem, o wee kwatuo mgbidi Jeruselem, malite n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku,+ bụ́ ebe dị narị kubit anọ.
13 Ọ bụ Amazaya eze Juda bụ́ nwa Jehoash nwa Ehazaya ka Jehoash eze Izrel jidere na Bet-shimesh. E mesịa, ha bịara na Jeruselem, o wee kwatuo mgbidi Jeruselem, malite n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku,+ bụ́ ebe dị narị kubit anọ.