Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 25:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Ọ bụ Amazaya eze Juda bụ́ nwa Jehoash nwa Jehoahaz ka Jehoash eze Izrel jidere+ na Bet-shimesh. E mesịa, ọ kpụtara ya na Jeruselem+ wee kwatuo mgbidi Jeruselem, malite n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku,+ bụ́ ebe dị narị kubit anọ.

  • Nehemaya 8:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Mmadụ niile wee gaa gbute ihe ndị ahụ, wuokwara onwe ha ụlọ ndò, onye nke ọ bụla n’elu ụlọ+ ya nakwa n’ogige ha nakwa n’ogige+ ụlọ nke ezi Chineke nakwa n’ámá+ Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nakwa n’ámá Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem.+

  • Nehemaya 12:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 nakwa n’elu Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ wee gaa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo Ochie+ ruokwa Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀+ nakwa n’Ụlọ Elu Hananel+ nakwa n’Ụlọ Elu Mia+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ;+ ha wee guzoro n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndị Nche.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya