Nehemaya 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmadụ niile wee gaa gbute ihe ndị ahụ, wuokwara onwe ha ụlọ ndò, onye nke ọ bụla n’elu ụlọ+ ya nakwa n’ogige ha nakwa n’ogige+ ụlọ nke ezi Chineke nakwa n’ámá+ Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nakwa n’ámá Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem.+ Nehemaya 12:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 nakwa n’elu Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ wee gaa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo Ochie+ ruokwa Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀+ nakwa n’Ụlọ Elu Hananel+ nakwa n’Ụlọ Elu Mia+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ;+ ha wee guzoro n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndị Nche.
16 Mmadụ niile wee gaa gbute ihe ndị ahụ, wuokwara onwe ha ụlọ ndò, onye nke ọ bụla n’elu ụlọ+ ya nakwa n’ogige ha nakwa n’ogige+ ụlọ nke ezi Chineke nakwa n’ámá+ Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nakwa n’ámá Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem.+
39 nakwa n’elu Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ wee gaa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo Ochie+ ruokwa Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀+ nakwa n’Ụlọ Elu Hananel+ nakwa n’Ụlọ Elu Mia+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ;+ ha wee guzoro n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndị Nche.