-
Zekaraya 14:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 “A ga-agbanwe ala a dum ka ọ dị ka Araba,+ malite na Giba+ ruo Rimọn+ nke dị na ndịda Jeruselem; ọ ga-ebilitekwa dịrị n’ebe ọ dịbu, ndị mmadụ ga-ebikwa n’ime ya,+ malite n’Ọnụ Ụzọ Ámá Benjamin+ ruo n’ebe Ọnụ Ụzọ Ámá Mbụ dị, ruokwa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku, malitekwa n’Ụlọ Elu Hananel+ ruo n’olulu nzọchapụta mmanya nke eze.
-