Jeremaya 30:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-achịkọta ndị e si n’ụlọikwuu Jekọb dọrọ n’agha,+ m ga-enwere ụlọikwuu ya dị nsọ ọmịiko. A ga-ewughachi obodo ya ná mkputamkpu ala ya;+ ụlọ elu ya ga-adịkwa n’ebe o kwesịrị ịdị.+
18 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-achịkọta ndị e si n’ụlọikwuu Jekọb dọrọ n’agha,+ m ga-enwere ụlọikwuu ya dị nsọ ọmịiko. A ga-ewughachi obodo ya ná mkputamkpu ala ya;+ ụlọ elu ya ga-adịkwa n’ebe o kwesịrị ịdị.+