Nehemaya 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Elayashib+ nnukwu onye nchụàjà na ụmụnne ya, bụ́ ndị nchụàjà, wee bilie rụọ Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ.+ Ọ bụ ha doro ya nsọ+ ma tinye ibo ụzọ ya niile; ha dokwara ya nsọ ruo Ụlọ Elu Mia,+ ruo Ụlọ Elu Hananel.+ Jeremaya 31:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe a ga-ewuru Jehova obodo+ malite n’Ụlọ Elu Hananel+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku.+
3 Elayashib+ nnukwu onye nchụàjà na ụmụnne ya, bụ́ ndị nchụàjà, wee bilie rụọ Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ.+ Ọ bụ ha doro ya nsọ+ ma tinye ibo ụzọ ya niile; ha dokwara ya nsọ ruo Ụlọ Elu Mia,+ ruo Ụlọ Elu Hananel.+
38 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe a ga-ewuru Jehova obodo+ malite n’Ụlọ Elu Hananel+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku.+