Nehemaya 12:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 nakwa n’elu Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ wee gaa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo Ochie+ ruokwa Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀+ nakwa n’Ụlọ Elu Hananel+ nakwa n’Ụlọ Elu Mia+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ;+ ha wee guzoro n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndị Nche.
39 nakwa n’elu Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ wee gaa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo Ochie+ ruokwa Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀+ nakwa n’Ụlọ Elu Hananel+ nakwa n’Ụlọ Elu Mia+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ;+ ha wee guzoro n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndị Nche.