2 Ndị Eze 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ Amazaya eze Juda bụ́ nwa Jehoash nwa Ehazaya ka Jehoash eze Izrel jidere na Bet-shimesh. E mesịa, ha bịara na Jeruselem, o wee kwatuo mgbidi Jeruselem, malite n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku,+ bụ́ ebe dị narị kubit anọ. Nehemaya 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmadụ niile wee gaa gbute ihe ndị ahụ, wuokwara onwe ha ụlọ ndò, onye nke ọ bụla n’elu ụlọ+ ya nakwa n’ogige ha nakwa n’ogige+ ụlọ nke ezi Chineke nakwa n’ámá+ Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nakwa n’ámá Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem.+
13 Ọ bụ Amazaya eze Juda bụ́ nwa Jehoash nwa Ehazaya ka Jehoash eze Izrel jidere na Bet-shimesh. E mesịa, ha bịara na Jeruselem, o wee kwatuo mgbidi Jeruselem, malite n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku,+ bụ́ ebe dị narị kubit anọ.
16 Mmadụ niile wee gaa gbute ihe ndị ahụ, wuokwara onwe ha ụlọ ndò, onye nke ọ bụla n’elu ụlọ+ ya nakwa n’ogige ha nakwa n’ogige+ ụlọ nke ezi Chineke nakwa n’ámá+ Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nakwa n’ámá Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem.+