Nehemaya 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Elayashib+ nnukwu onye nchụàjà na ụmụnne ya, bụ́ ndị nchụàjà, wee bilie rụọ Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ.+ Ọ bụ ha doro ya nsọ+ ma tinye ibo ụzọ ya niile; ha dokwara ya nsọ ruo Ụlọ Elu Mia,+ ruo Ụlọ Elu Hananel.+
3 Elayashib+ nnukwu onye nchụàjà na ụmụnne ya, bụ́ ndị nchụàjà, wee bilie rụọ Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ.+ Ọ bụ ha doro ya nsọ+ ma tinye ibo ụzọ ya niile; ha dokwara ya nsọ ruo Ụlọ Elu Mia,+ ruo Ụlọ Elu Hananel.+