2 Ndị Eze 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel ka ọ tụkwasịrị obi;+ mgbe ọ nwụsịrị, ọ dịghị onye dị ka ya n’ime ndị eze niile nke Juda,+ ọbụna ndị bu ya ụzọ.+ 2 Ihe E Mere 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ dị ka ihe niile Devid nna nna ya mere si dị.+ Abụ Ọma 89:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọ bụ Jehova nwe ọta anyị,+Ọ bụkwa Onye Nsọ Izrel nwe eze anyị.+ Hosia 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Izrel, ọ bụ ezie na ị na-akwa iko,+ ka Juda bụrụ onye ikpe na-amaghị,+ unu abịakwala na Gilgal,+ unu agbagokwala Bet-even,+ unu aṅụkwala iyi, sị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ!’+
5 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel ka ọ tụkwasịrị obi;+ mgbe ọ nwụsịrị, ọ dịghị onye dị ka ya n’ime ndị eze niile nke Juda,+ ọbụna ndị bu ya ụzọ.+
15 Izrel, ọ bụ ezie na ị na-akwa iko,+ ka Juda bụrụ onye ikpe na-amaghị,+ unu abịakwala na Gilgal,+ unu agbagokwala Bet-even,+ unu aṅụkwala iyi, sị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ!’+